Ọrụ Ndịozi 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ụmụnna m, ọ dị mkpa ka ihe dị n’akụkụ Akwụkwọ Nsọ ahụ mezuo,+ bụ́ nke mmụọ nsọ+ kwuru tupu oge eruo site n’ọnụ Devid banyere Judas,+ onye ghọrọ onye duziri ndị jidere Jizọs,+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
16 “Ụmụnna m, ọ dị mkpa ka ihe dị n’akụkụ Akwụkwọ Nsọ ahụ mezuo,+ bụ́ nke mmụọ nsọ+ kwuru tupu oge eruo site n’ọnụ Devid banyere Judas,+ onye ghọrọ onye duziri ndị jidere Jizọs,+
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+