Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ 1 Ndị Eze 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị m bụ́ Izrel, ọ dịghị obodo m họọrọ+ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ+ ka aha m+ wee dịgide na ya; ma m ga-ahọrọ Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
16 ‘Malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị m bụ́ Izrel, ọ dịghị obodo m họọrọ+ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ+ ka aha m+ wee dịgide na ya; ma m ga-ahọrọ Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+