2 Samuel 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m kpọpụtara ụmụ Izrel n’Ijipt ruo taa,+ kama anọ m na-ejegharị+ n’ụlọ ntu+ nakwa n’ụlọikwuu.+ 2 Ihe E Mere 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ ka aha m dịrị na ya,+ ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú nke ndị m Izrel.+
6 N’ihi na ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m kpọpụtara ụmụ Izrel n’Ijipt ruo taa,+ kama anọ m na-ejegharị+ n’ụlọ ntu+ nakwa n’ụlọikwuu.+
5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ ka aha m dịrị na ya,+ ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú nke ndị m Izrel.+