Diuterọnọmi 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M wee malite ịrịọsi Jehova arịrịọ ike,+ sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị, bụ́ ihe onwunwe nke aka gị,+ ndị i ji ịdị ukwuu gị napụta, ndị i ji aka dị ike+ kpọpụta n’Ijipt.+ Nehemaya 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ndị ohu gị+ na ndị gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu+ na aka gị dị ike+ napụta.
26 M wee malite ịrịọsi Jehova arịrịọ ike,+ sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị, bụ́ ihe onwunwe nke aka gị,+ ndị i ji ịdị ukwuu gị napụta, ndị i ji aka dị ike+ kpọpụta n’Ijipt.+