Diuterọnọmi 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova emewo ka i kwuo taa na unu ga-abụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe ya pụrụ iche,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ nakwa na ị ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu, 1 Ihe E Mere 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 I wee mee ka ndị gị Izrel bụrụ ndị gị+ ruo mgbe a na-akaghị aka, gị onwe gị kwa, Jehova, wee bụrụ Chineke ha.+
18 Jehova emewo ka i kwuo taa na unu ga-abụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe ya pụrụ iche,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ nakwa na ị ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu,
22 I wee mee ka ndị gị Izrel bụrụ ndị gị+ ruo mgbe a na-akaghị aka, gị onwe gị kwa, Jehova, wee bụrụ Chineke ha.+