Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Nke nta mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ruo taa. Ndị Ikpe 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso ndị Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resị+ ndị Filistia+ na ụmụ Amọn.+ Ndị Ikpe 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jefta wee zigara eze ụmụ Amọn+ ndị ozi, sị: “Gịnị na-esere mụ na gị,+ nke mere i ji bịa ibuso m agha n’ala m?” Ndị Ikpe 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee sụọ ha akwụ malite n’Aroa ruo Minit+—obodo iri abụọ—ruokwa Ebel-keramin. E wee si otú a merie ụmụ Amọn n’ihu ụmụ Izrel. 1 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+
12 Jefta wee zigara eze ụmụ Amọn+ ndị ozi, sị: “Gịnị na-esere mụ na gị,+ nke mere i ji bịa ibuso m agha n’ala m?”
33 O wee sụọ ha akwụ malite n’Aroa ruo Minit+—obodo iri abụọ—ruokwa Ebel-keramin. E wee si otú a merie ụmụ Amọn n’ihu ụmụ Izrel.
11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+