24 Ha wee gbaa obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ.+ Naanị ọlaọcha na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè ka ha debere n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
5 E mesịa, ndị mmadụ gara kọọrọ Devid banyere ndị ikom ahụ; o wee zipụ ndị mmadụ ozugbo ka ha gaa zute ha, n’ihi na e menyewo ha ihere nke ukwuu; eze wee sị ha: “Nọrọnụ na Jeriko+ ruo mgbe ajị agba unu rujuru. Mgbe ahụ, unu ga-alọta.”