2 Samuel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.” 2 Samuel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”
5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+