1 Samuel 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!” 1 Samuel 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma eze sịrị ya: “Atụla egwu. Ma gịnị ka ị hụrụ?” Nwaanyị ahụ wee sị Sọl: “Ahụrụ m otu chi+ ka o si n’ala na-apụta.”
10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!”
13 Ma eze sịrị ya: “Atụla egwu. Ma gịnị ka ị hụrụ?” Nwaanyị ahụ wee sị Sọl: “Ahụrụ m otu chi+ ka o si n’ala na-apụta.”