2 Samuel 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha wetakwaara Devid na ndị so ya mmanụ aṅụ+ na atụrụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ+ ka ha rie,+ n’ihi na ha sịrị: “Ndị a bụ ndị agụụ na-agụ, ndị ike gwụrụ na ndị akpịrị na-akpọ nkụ n’ala ịkpa.”+
29 ha wetakwaara Devid na ndị so ya mmanụ aṅụ+ na atụrụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ+ ka ha rie,+ n’ihi na ha sịrị: “Ndị a bụ ndị agụụ na-agụ, ndị ike gwụrụ na ndị akpịrị na-akpọ nkụ n’ala ịkpa.”+