1 Samuel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.” 2 Samuel 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! Ugbu a, o zoola+ n’otu olulu ma ọ bụ n’ebe ọzọ; ọ ga-erukwa na o buru ụzọ wakpo ha, onye nụrụ ya aghaghị ịsị, ‘E meriwo ndị so Absalọm!’
23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.”
9 Lee! Ugbu a, o zoola+ n’otu olulu ma ọ bụ n’ebe ọzọ; ọ ga-erukwa na o buru ụzọ wakpo ha, onye nụrụ ya aghaghị ịsị, ‘E meriwo ndị so Absalọm!’