1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ. 1 Samuel 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+
22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ.
19 E mesịa, ndị Zif+ gakwuuru Sọl na Gibia,+ sị: “Ị̀ makwa na Devid zoro+ n’ebe dị anyị nso nke siri ike mbanye, na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’akụkụ aka nri Jeshaịmọn?+