1 Ndị Eze 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+ Ilu 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+
42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+
25 Dị ka mmiri jụrụ oyi si adị mkpụrụ obi ike gwụrụ,+ otú ahụ ka akụkọ ọma nke si n’ala dị anya na-adị.+