2 Samuel 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye nche ahụ wee gaa n’ihu ịsị: “M na-ahụ na ụkwụ ọsọ onye nke mbụ dị ka ụkwụ ọsọ+ Ahimaz+ nwa Zedọk,” eze wee sị: “Ọ bụ ezi mmadụ,+ ọ bụkwa ozi ọma+ ka o ji abịa.”
27 Onye nche ahụ wee gaa n’ihu ịsị: “M na-ahụ na ụkwụ ọsọ onye nke mbụ dị ka ụkwụ ọsọ+ Ahimaz+ nwa Zedọk,” eze wee sị: “Ọ bụ ezi mmadụ,+ ọ bụkwa ozi ọma+ ka o ji abịa.”