2 Samuel 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze wee nye Joab na Abishaị na Ịtaị iwu, sị: “Werenụ nwayọọ meso+ nwa okorobịa ahụ bụ́ Absalọm ihe n’ihi m.” Mmadụ niile wee nụ mgbe eze nyere ndị isi ahụ niile iwu banyere Absalọm. 2 Samuel 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Joab wee sị: “Ka m ghara igbuwe onwe m oge otú a n’ihu gị!” O wee chịrị ube atọ n’aka ya wee gaa manye+ ha n’obi+ Absalọm mgbe ọ ka dị ndụ n’etiti nnukwu osisi ahụ.
5 Eze wee nye Joab na Abishaị na Ịtaị iwu, sị: “Werenụ nwayọọ meso+ nwa okorobịa ahụ bụ́ Absalọm ihe n’ihi m.” Mmadụ niile wee nụ mgbe eze nyere ndị isi ahụ niile iwu banyere Absalọm.
14 Joab wee sị: “Ka m ghara igbuwe onwe m oge otú a n’ihu gị!” O wee chịrị ube atọ n’aka ya wee gaa manye+ ha n’obi+ Absalọm mgbe ọ ka dị ndụ n’etiti nnukwu osisi ahụ.