Ndị Ikpe 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jeel nwunye Hiba wee were mkpọ́ e ji maa ụlọikwuu ahụ, werekwa hama. O wee here ehere gakwuru ya wee kụnye mkpọ́ ahụ n’agba ntị ya,+ kụgide ya n’ala, mgbe ọ nọ n’oké ụra, mgbe ike gwụrụ ya. O wee nwụọ.+ Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+ Abụ Ọma 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Akụ́ gị dị nkọ ga-abanye n’obi ndị iro eze+—Ndị dị iche iche ga na-ada n’okpuru gị.+
21 Jeel nwunye Hiba wee were mkpọ́ e ji maa ụlọikwuu ahụ, werekwa hama. O wee here ehere gakwuru ya wee kụnye mkpọ́ ahụ n’agba ntị ya,+ kụgide ya n’ala, mgbe ọ nọ n’oké ụra, mgbe ike gwụrụ ya. O wee nwụọ.+
31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+