Ọpụpụ 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Ndị Rom 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+ 1 Ndị Kọrịnt 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla hụrụ Chineke n’anya,+ onye a bụ onye Ọ maara.+
6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+
14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+