Ọpụpụ 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mozis wee sị Jehova: “Lee, ị na-asị m, ‘Duru ndị a gbagoo,’ ma gị onwe gị emebeghị ka m mara onye ị ga-edunye mụ na ya. Gị onwe gị asịwokwa, ‘Ama m gị n’aha,+ ihe gị masịkwara m.’ Nehọm 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova dị mma,+ ọ bụ ebe e wusiri ike+ n’ụbọchị ahụhụ.+ Ọ makwaara ndị na-agbaba n’ime ya.+
12 Mozis wee sị Jehova: “Lee, ị na-asị m, ‘Duru ndị a gbagoo,’ ma gị onwe gị emebeghị ka m mara onye ị ga-edunye mụ na ya. Gị onwe gị asịwokwa, ‘Ama m gị n’aha,+ ihe gị masịkwara m.’