19 N’ihi na amarawo m ya ka o wee nye ụmụ ya nakwa ezinụlọ ya ga-anọchi ya iwu ka ha debe ụzọ Jehova iji na-eme ezi omume ma na-eme ihe n’ikpe ziri ezi;+ ka Jehova wee mezuoro Ebreham ihe o kwuru banyere ya.”+
19 N’agbanyeghị nke ahụ, ntọala siri ike nke Chineke tọrọ na-eguzosi ike,+ ebe o nwere akara nke bụ́: “Jehova maara ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa: “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova+ jụ ajọ omume.”+