20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+
16 Ebe ọ bụ na eze egeghị Izrel dum ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi.+ Onye ọ bụla lakwuru chi ya,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid.”+ Ndị Izrel niile wee lawa n’ụlọikwuu ha.