2 Ndị Eze 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+
21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+