Levitikọs 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa+ ka unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike,+ unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+ 1 Ndị Eze 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+
34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+
12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa+ ka unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike,+ unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+
2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+