24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+
32 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “Gịnị mere i ji tie nne ịnyịnya ibu gị ihe ugboro atọ a? Lee! Mụ onwe m pụtara iguzogide gị n’ihi na ụzọ gị na-emegide uche m.+