4 n’ihi na ha ejighị achịcha na mmiri bịa nyere unu aka+ n’ụzọ mgbe unu si n’Ijipt na-apụta,+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke Mesopotemia, ka o megide gị wee kọchaa gị.+
3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+