1 Ndị Eze 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Afọ atọ ka ọ chịrị na Jeruselem; aha nne ya bụ Meaka+ nwa nwa Abishalọm.+ 2 Ihe E Mere 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Rehoboam hụrụ Meaka nwa nwa Absalọm n’anya karịa ndị nwunye ya niile ọzọ+ na ndị iko ya; n’ihi na ọ lụrụ ụmụ nwaanyị iri na asatọ, nweekwa ndị iko iri isii, nke mere na ọ mụrụ ụmụ nwoke iri abụọ na asatọ na ụmụ nwaanyị iri isii.
21 Rehoboam hụrụ Meaka nwa nwa Absalọm n’anya karịa ndị nwunye ya niile ọzọ+ na ndị iko ya; n’ihi na ọ lụrụ ụmụ nwaanyị iri na asatọ, nweekwa ndị iko iri isii, nke mere na ọ mụrụ ụmụ nwoke iri abụọ na asatọ na ụmụ nwaanyị iri isii.