1 Ndị Eze 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Agha dịkwa n’etiti Esa na Beasha bụ́ eze Izrel n’ụbọchị ha niile.+ 1 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 lee, m na-ekpochapụ Beasha na ụlọ ya, m ga-emekwa ka ụlọ ya dịrị ka ụlọ Jeroboam nwa Nibat.+ 1 Ndị Eze 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Zimraị si otú a laa ụlọ Beasha dum n’iyi,+ dị ka Jehova kwuru+ megide Beasha site n’ọnụ Jihu onye amụma,+ 2 Ihe E Mere 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, m na-ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Gaa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha+ eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+
12 Zimraị si otú a laa ụlọ Beasha dum n’iyi,+ dị ka Jehova kwuru+ megide Beasha site n’ọnụ Jihu onye amụma,+
3 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, m na-ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Gaa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha+ eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+