2 Ndị Eze 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+
29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+