Ndị Ikpe 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+ 1 Ndị Eze 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee debe otu na Betel,+ debekwa nke ọzọ na Dan.+
29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+