2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+ 2 Ihe E Mere 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehọshafat, ndị mbụ na ndị ikpeazụ, lee, e dere ha n’okwu Jihu+ nwa Hanenaị,+ bụ́ ndị e debara n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel.
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+
34 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehọshafat, ndị mbụ na ndị ikpeazụ, lee, e dere ha n’okwu Jihu+ nwa Hanenaị,+ bụ́ ndị e debara n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel.