Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+ Ilu 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+ Luk 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee sị: “Ihe na-ekweghị omume n’ebe ụmụ mmadụ nọ kwere omume n’ebe Chineke nọ.”+ 2 Ndị Kọrịnt 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)
24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+
10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.)