20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m, ị̀ chọrọwo m bịa?”+ o wee zaa, sị: “Achọrọwo m gị bịa. ‘Ebe ọ bụ na i rewo onwe gị ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+