1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+ 2 Ihe E Mere 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, Jehọshafat sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà+ n’Obodo Devid; Jehoram+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
21 N’ikpeazụ, Jehọshafat sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà+ n’Obodo Devid; Jehoram+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.