1 Ndị Eze 22:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 N’ikpeazụ, Jehọshafat sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid+ bụ́ nna nna ya; Jehoram+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
50 N’ikpeazụ, Jehọshafat sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid+ bụ́ nna nna ya; Jehoram+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.