1 Ndị Eze 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+ 2 Ihe E Mere 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ m+ na mkpebi ikpe m,+
5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+
17 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ihu m, dị nnọọ ka Devid+ nna gị jere, site n’ime ihe niile m nyere gị n’iwu+ ma debe ụkpụrụ m+ na mkpebi ikpe m,+