2 Samuel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Joab+ nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 2 Samuel 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Adoram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụkwa onye na-edekọ ihe. 1 Ihe E Mere 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Joab nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha,+ Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụkwa onye na-edekọ ihe.
24 Adoram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ ịrụ ọrụ mmanye; Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụkwa onye na-edekọ ihe.