Ọpụpụ 40:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu. 1 Ndị Eze 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+ 2 Ihe E Mere 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+