Abụ Ọma 33:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O si n’ebe guzosiri ike o bi+Na-ele ndị niile bi n’elu ụwa anya. Aịzaya 63:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+
15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+