21 Ya mere, ọ kwụsịrị iso ya, wee laghachi, kpụrụkwa ehi abụọ gbuo,*+ wee jiri osisi e ji jikọta+ ehi ndị ahụ sie anụ ha ma nye ya ndị mmadụ, ha wee rie. E mesịa, o biliri sowe Ịlaịja wee malite ijere ya ozi.+
26 Ma unu onwe unu agaghị adị otú ahụ.+ Kama ka onye kasị ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata,+ ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.+