2 Ihe E Mere 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+ Aịzaya 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+
22 Jehova wee si otú a zọpụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria+ nakwa n’aka ndị niile ọzọ, nyekwa ha ezumike gburugburu.+
20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+