Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+ Ilu 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+
12 Ọla ntị e ji ọlaedo mee, na ihe ịchọ mma ọlaedo nke pụrụ iche, ka onye ji amamihe na-enye ịdọ aka ná ntị bụ ná ntị nke na-anụ ihe.+