2 Ihe E Mere 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ebe ọ bụ na obi gị+ dị nro, i wee weda onwe gị ala+ n’ihi Chineke mgbe ị nụrụ ihe o kwuru banyere obodo a na ndị bi n’ime ya, i wedakwara onwe gị ala n’ihu m+ ma dọwaa+ uwe gị, kwaa ákwá n’ihu m, mụ onwe m anụwo ya,+ ka Jehova kwuru.
27 ebe ọ bụ na obi gị+ dị nro, i wee weda onwe gị ala+ n’ihi Chineke mgbe ị nụrụ ihe o kwuru banyere obodo a na ndị bi n’ime ya, i wedakwara onwe gị ala n’ihu m+ ma dọwaa+ uwe gị, kwaa ákwá n’ihu m, mụ onwe m anụwo ya,+ ka Jehova kwuru.