2 Ndị Eze 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị. 2 Ndị Eze 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee na-eje ije n’ụzọ niile nna ya jere,+ o wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị nna ya fere, ọ nọkwa na-akpọrọ ha isiala. 3 Jọn 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye m hụrụ n’anya, bụrụ onye na-eṅomi ihe ọma,+ ọ bụghị ihe ọjọọ. Onye na-eme ihe ọma sitere na Chineke.+ Onye na-eme ihe ọjọọ ahụbeghị Chineke.+
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.
21 O wee na-eje ije n’ụzọ niile nna ya jere,+ o wee na-efe arụsị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ ndị nna ya fere, ọ nọkwa na-akpọrọ ha isiala.
11 Onye m hụrụ n’anya, bụrụ onye na-eṅomi ihe ọma,+ ọ bụghị ihe ọjọọ. Onye na-eme ihe ọma sitere na Chineke.+ Onye na-eme ihe ọjọọ ahụbeghị Chineke.+