2 Ihe E Mere 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+
5 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+