2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma.
36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma.