1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. Jeremaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-eru ya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruo mgbe afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, gwụrụ, ruo mgbe a dọọrọ Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+ Jeremaya 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A ga-eli ya dị ka oké ịnyịnya ibu,+ kpụrụ ya n’ala gaa tụfuo ná mpụga ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.’+
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
3 O wee na-eru ya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruo mgbe afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, gwụrụ, ruo mgbe a dọọrọ Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+