21 Eze Jehoyakim+ na ndị dike ya niile na ndị niile o mere ndị isi nụrụ ihe ọ nọ na-ekwu, eze wee chọwa igbu ya.+ Mgbe Yuraịja nụrụ ya, ọ tụrụ egwu+ ozugbo wee gbapụ gbaga Ijipt.
32 Jeremaya wee were akwụkwọ mpịakọta ọzọ nye Barọk nwa Neraya, bụ́ odeakwụkwọ,+ o wee dee ihe niile Jeremaya kwuru,+ nke dị n’akwụkwọ ahụ Jehoyakim eze Juda gbara ọkụ;+ a gbakwụnyekwara ya ọtụtụ ihe ọzọ yiri ndị mbụ ahụ.