14 Fero wee zie ozi kpọọ Josef,+ ka ha wee si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta ya ngwa ngwa.+ N’ihi ya, ọ kpụrụ isi ya na ajị agba ya,+ gbanweekwa ákwà mgbokwasị ya+ ma gakwuru Fero.
42 Fero wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ wee gbanye ya Josef n’aka ma chịrị uwe e ji ákwà linin ọma dụọ yiwe ya, nyawakwa ya ihe olu ọlaedo n’olu.+