Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Jeremaya 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha amụta ụzọ ndị m wee jiri aha m na-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’ dị ka ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi,+ a ga-eme ka ha kwụsie ike n’etiti ndị m.+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha amụta ụzọ ndị m wee jiri aha m na-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’ dị ka ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi,+ a ga-eme ka ha kwụsie ike n’etiti ndị m.+