Ọpụpụ 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee gwa ya ọzọ, sị: “Biko, tinye aka gị n’obi uwe gị.” O wee tinye aka ya n’obi uwe ya. Mgbe o wepụtara ya, lee, e tiri ya ekpenta n’aka, o wee na-acha ezigbo ọcha!+ Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+ Ilu 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Iji ire aghụghọ enweta akụ̀ bụ ume e kupụrụ ekupụ;+ ndị na-eme otú ahụ na-achọ ọnwụ.+
6 Jehova wee gwa ya ọzọ, sị: “Biko, tinye aka gị n’obi uwe gị.” O wee tinye aka ya n’obi uwe ya. Mgbe o wepụtara ya, lee, e tiri ya ekpenta n’aka, o wee na-acha ezigbo ọcha!+
10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+