2 Ndị Eze 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye eze dabeere+ n’aka ya, wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe,+ ihe a ọ̀ pụrụ ime eme?+ O wee sị ya: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+
2 Osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye eze dabeere+ n’aka ya, wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe,+ ihe a ọ̀ pụrụ ime eme?+ O wee sị ya: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+